Abụ Ọma 134

Le, gọzienu Jehova, unu ndi-orù nile nke Jehova, Ndi nēguzo n'ulo Jehova n'abali nile.
2 Chilienu aka-unu elu n'idi-nsọ, Gọzi kwa Jehova.
3 Ka Jehova si na Zaion gọzie gi, Bú Onye keworo elu-igwe na uwa.